ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha ezinụlọ ya | Wanner |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Julaị 1976 |
Ebe ọmụmụ | Lusaka |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, ode akwukwo ifo, children's writer, okoo akuko |
ebe agụmakwụkwọ | St Dominic's Chishawasha |
Ọrụ ama ama | akwụkwọ |
Ihe nrite | Goethe Medal |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
PZukiswa Wanner (amụrụ 1976) bụ onye nta akụkọ South Africa, onye edemede na onye nchịkọta akụkọ amụrụ na Zambia ma biri na Kenya ugbu a. Kemgbe 2006, mgbe o bipụtara akwụkwọ mbụ ya, edepụtala akwụkwọ akụkọ ya maka ihe nrite gụnyere South African Literary Awards (SALA) na Nrite Commonwealth Writers . Na 2015, ọ meriri K Sello Duiker Memorial Literary Award maka London Cape Town Joburg (2014). [1] Na 2014 Wanner ka akpọrọ aha ya na ndepụta Africa39 nke ndị ode akwụkwọ 39 Sub-Saharan Africa gbara afọ gawa iri anọ nwere ikike na nka ịkọwapụta usoro na akwụkwọ Africa. [2] N'afọ 2020, e nyere ya ihe nrite Goethe n'akụkụ Ian McEwan na Elvira Espejo Ayca, na-eme Wanner nwanyị mbụ Africa nwetara ihe nrite ahụ. [3]